1 Samuel 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nehash onye Amọn wee sị ha: “Mụ na unu ga-agba ndụ naanị ma ọ bụrụ na m ghụpụ+ anya aka nri unu, m ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe a ga-eji na-akọcha Izrel dum.”+ 2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+
2 Nehash onye Amọn wee sị ha: “Mụ na unu ga-agba ndụ naanị ma ọ bụrụ na m ghụpụ+ anya aka nri unu, m ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe a ga-eji na-akọcha Izrel dum.”+
7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+