5 ‘ọ ga-akpụrụ Zedekaya laa Babịlọn, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ọ ga-anọ ruo mgbe m ga-elebara ya anya,’+ ka Jehova kwuru; ‘ọ bụ ezie na unu na-ebuso ndị Kaldia agha, ọ gaghị agaziri unu’?”+
16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+