Jeremaya 34:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ị gaghị agbapụ n’aka ya, n’ihi na a ga-ejiderịrị gị, nyefeekwa gị n’aka ya.+ Gị na eze Babịlọn ga-ahụ ihu na ihu. Ọ ga-agwa gị okwu ihu na ihu. Ị ga-agakwa Babịlọn.’+
3 Ị gaghị agbapụ n’aka ya, n’ihi na a ga-ejiderịrị gị, nyefeekwa gị n’aka ya.+ Gị na eze Babịlọn ga-ahụ ihu na ihu. Ọ ga-agwa gị okwu ihu na ihu. Ị ga-agakwa Babịlọn.’+