Jeremaya 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ya, n’ihi na a ghaghị ijide gị, a ga-enyefekwa gị n’aka ya.+ Ị ga-eji anya gị hụ eze Babịlọn ihu na ihu,+ ọ ga-ejikwa ọnụ ya gwa gị okwu ihu na ihu, ị ga-agakwa Babịlọn.’
3 Gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ya, n’ihi na a ghaghị ijide gị, a ga-enyefekwa gị n’aka ya.+ Ị ga-eji anya gị hụ eze Babịlọn ihu na ihu,+ ọ ga-ejikwa ọnụ ya gwa gị okwu ihu na ihu, ị ga-agakwa Babịlọn.’