2 Ihe E Mere 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Jehova mere ka ndị isi agha nke eze Asiria+ buso ha agha.+ Ha wee nwụde Manase n’ọgba+ wee tụọ ya ịgà+ abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụga ya Babịlọn. 2 Ihe E Mere 36:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nebukadneza+ eze Babịlọn wee wakpo ya,+ ka o wee tụọ ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee iji kpụrụ ya laa Babịlọn.+
11 N’ikpeazụ, Jehova mere ka ndị isi agha nke eze Asiria+ buso ha agha.+ Ha wee nwụde Manase n’ọgba+ wee tụọ ya ịgà+ abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụga ya Babịlọn.
6 Nebukadneza+ eze Babịlọn wee wakpo ya,+ ka o wee tụọ ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee iji kpụrụ ya laa Babịlọn.+