Jenesis 39:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nna ukwu Josef wee kpọrọ ya tụba n’ụlọ mkpọrọ, bụ́ ebe a na-akpọchi ndị mkpọrọ eze, o wee nọrọ n’ebe ahụ, n’ụlọ mkpọrọ.+ 2 Ndị Eze 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, eze Asiria chọpụtara izu ọjọọ Hoshia gbara,+ n’ihi na o zigaara Soo bụ́ eze Ijipt+ ndị ozi, o wetaghịkwara eze Asiria ụtụ dị ka ọ na-eme n’afọ ndị gara aga. N’ihi ya, eze Asiria kpọchiri ya ma kee ya agbụ n’ụlọ mkpọrọ.+
20 Nna ukwu Josef wee kpọrọ ya tụba n’ụlọ mkpọrọ, bụ́ ebe a na-akpọchi ndị mkpọrọ eze, o wee nọrọ n’ebe ahụ, n’ụlọ mkpọrọ.+
4 Otú ọ dị, eze Asiria chọpụtara izu ọjọọ Hoshia gbara,+ n’ihi na o zigaara Soo bụ́ eze Ijipt+ ndị ozi, o wetaghịkwara eze Asiria ụtụ dị ka ọ na-eme n’afọ ndị gara aga. N’ihi ya, eze Asiria kpọchiri ya ma kee ya agbụ n’ụlọ mkpọrọ.+