20 N’ihi na, gịnị bụ uru ọ bara ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-emehie, e wee na-ama unu ụra, unu atachie obi?+ Ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-eme ihe ọma ma na-ata ahụhụ,+ unu atachie obi, nke a bụ ihe dị mma n’ebe Chineke nọ.+
14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi ezi omume, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Otú ọ dị, ka ihe ha na-atụ egwu ghara ịtụ unu egwu,+ obi alọkwala unu mmiri.+