Ndị Hibru 11:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Okwukwe ha mekwara ka ọkụ ghara ime ha ihe ọ bụla,+ mee ka ha gbalaga ka a ghara iji mma agha gbuo ha,+ mee ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ mee ka ha bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ha chụlaa ndị bịara ịlụso ha agha.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:34 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 23 Amụma Daniel, p. 81
34 Okwukwe ha mekwara ka ọkụ ghara ime ha ihe ọ bụla,+ mee ka ha gbalaga ka a ghara iji mma agha gbuo ha,+ mee ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ mee ka ha bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ha chụlaa ndị bịara ịlụso ha agha.+