Ndị Ikpe 16:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Samsịn+ wee rịọ Jehova, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, cheta m, biko, Chineke, nye m ike+ naanị otu ugboro a ka m bọọ ọbọ n’isi ndị Filistia maka otu n’ime anya m abụọ.”+ 1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ma Jehova nyere Ịlaịja ike, ya ekee uwe mwụda ya* n’úkwù, buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.
28 Samsịn+ wee rịọ Jehova, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, cheta m, biko, Chineke, nye m ike+ naanị otu ugboro a ka m bọọ ọbọ n’isi ndị Filistia maka otu n’ime anya m abụọ.”+