Joshụa 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jọshụa emewo agadi, ọ kawo nká.+ Jehova wee sị ya: “Gị onwe gị emewo agadi, ị kawokwa nká, ala nke a na-enwetabeghị ka buru nnọọ ibu.+ Joshụa 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Naanị otu onye n’etiti unu ga-achụ otu puku mmadụ ọsọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-eburu unu agha,+ dị nnọọ ka o kwere unu ná nkwa.+
13 Jọshụa emewo agadi, ọ kawo nká.+ Jehova wee sị ya: “Gị onwe gị emewo agadi, ị kawokwa nká, ala nke a na-enwetabeghị ka buru nnọọ ibu.+
10 Naanị otu onye n’etiti unu ga-achụ otu puku mmadụ ọsọ,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-eburu unu agha,+ dị nnọọ ka o kwere unu ná nkwa.+