4 “Ebe ọ bụ na Idọm nọ na-asị, ‘A kụriwo anyị, ma anyị ga-alọghachi wuo ebe ndị ahụ a lara n’iyi,’ nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ha onwe ha ga-ewu ya; ma mụ onwe m ga-akwatu ya.+ Ndị mmadụ ga-akpọkwa ha “ókèala ajọ omume,” kpọọkwa ha “ndị Jehova kọchaworo+ ruo mgbe ebighị ebi.”