Ndị Ikpe 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee butere Eglọn eze Moab+ ụtụ ahụ. Eglọn bụ nwoke buru nnọọ ibu. Abụ Ọma 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ejiriwo abụba ha kpuchie onwe ha;+Ha ejiriwo mpako kwuo okwu;+