Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. Abụ Ọma 119:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Dị nnọọ ka abụba, obi ha adịghịzi enwe mmetụta.+Ma mụ onwe m, iwu gị na-atọ m ụtọ.+ Ezikiel 16:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Lee! Nke a bụ njehie Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị: Ya na obodo nta ya niile+ dị mpako,+ nweekwa nri zuuru ha,+ ha enweghị nchegbu+ n’ihi na ha nọ jụụ, o meghịkwa ka aka onye nọ n’ahụhụ+ na ogbenye dị ike.+
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
49 Lee! Nke a bụ njehie Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị: Ya na obodo nta ya niile+ dị mpako,+ nweekwa nri zuuru ha,+ ha enweghị nchegbu+ n’ihi na ha nọ jụụ, o meghịkwa ka aka onye nọ n’ahụhụ+ na ogbenye dị ike.+