1 Samuel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ejikwala oké mpako na-ekwu okwu,Unu etukwala ọnụ,+N’ihi na Jehova bụ Chineke nke nwere ihe ọmụma,+Ọ bụkwa ya na-atụ omume n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ n’ụzọ ziri ezi.+ Abụ Ọma 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+ Abụ Ọma 73:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+
3 Unu ejikwala oké mpako na-ekwu okwu,Unu etukwala ọnụ,+N’ihi na Jehova bụ Chineke nke nwere ihe ọmụma,+Ọ bụkwa ya na-atụ omume n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ n’ụzọ ziri ezi.+
18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+
9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+