25 O zuuru onye na-eso ụzọ ịdị ka onye nkụzi ya, o zukwaara ohu ịdị ka onyenwe ya.+ Ọ bụrụ na ndị mmadụ akpọwo onyeisi ezinụlọ Bielzebọb,+ ọ̀ bụ na ha agaghị akpọ ya ndị ezinụlọ ya ọbụna karị?
7 Mgbe ọ garuru, ndị Juu, ndị si na Jeruselem gbadata, guzoro ya gburugburu, na-ebo ya ọtụtụ ebubo gbara ọkpụrụkpụ+ bụ́ ndị ha na-enweghị ike igosi ihe akaebe ha.