2 Ha wee malite ibo ya ebubo,+ sị: “Anyị chọpụtara na nwoke a na-ekpu mba anyị ihu+ ma na-amachibido ịkwụ Siza ụtụ isi,+ na-ekwukwa na ya onwe ya bụ Kraịst, bụ́ eze.”+
5 N’ihi na anyị hụrụ na nwoke a bụ ajọ mmadụ,+ ọ na-akpalikwa ndị Juu niile nọ n’elu ụwa dum mmadụ bi imegide ọchịchị.+ Ọ bụkwa onye ndú nke òtù ndị Nazaret,+