Ilu 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+ Mak 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe o kwuru wee ju ha anya.+
18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+
17 Jizọs wee sị: “Kwụọnụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Ihe o kwuru wee ju ha anya.+