Matiu 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+ Luk 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee sị ha: “Ya mere, hụnụ na unu kwụrụ Siza ihe Siza,+ ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+
21 Ha wee sị: “Ọ bụ nke Siza.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ha: “Ya mere, kwụọnụ Siza ihe Siza, ma kwụọnụ Chineke ihe Chineke.”+