Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 20:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+

  • Abụ Ọma 52:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+

      Ọ na-aghọ aghụghọ.+

  • Abụ Ọma 57:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+

      Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,

      Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+

      Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+

  • Abụ Ọma 120:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Gịnị ka mmadụ ga-enye gị, gịnịkwa ka mmadụ ga-atụkwasịrị gị,

      Gị ire na-aghọ aghụghọ?+

  • Abụ Ọma 140:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Ha amụwo ire ha amụ dị ka ire agwọ;+

      Elò nke ajụala nwere mpi dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.+ Sila.

  • Jeremaya 9:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a.

      “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru.

  • Jems 3:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ire bụ ọkụ.+ N’ime ihe niile dị anyị n’ahụ́, ire jupụtara n’ajọ omume, n’ihi na ọ na-eme ka ahụ́ dum nwee ntụpọ,+ ọ na-amụnyekwa usoro ndụ nke sitere n’okike ọkụ, Gehena* na-amụnyekwa ya ọkụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya