Jems 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ire dị ka ọkụ.+ Ọ bụ ihe dị anyị n’ahụ́, nke na-eme ihe ọjọọ, na-emerụkwa ahụ́ niile.+ O nwere ike ịla ndụ mmadụ n’iyi. Ọ dịkwa ka Gehena* n’ihi na ọ na-ala ihe n’iyi. Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:6 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 18-198/15/2012, p. 20-2111/15/1997, p. 16-17
6 Ire dị ka ọkụ.+ Ọ bụ ihe dị anyị n’ahụ́, nke na-eme ihe ọjọọ, na-emerụkwa ahụ́ niile.+ O nwere ike ịla ndụ mmadụ n’iyi. Ọ dịkwa ka Gehena* n’ihi na ọ na-ala ihe n’iyi.