Ilu 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-abaghị n’ihe na-egwupụta ihe ọjọọ,+ a pụkwara ịsị na ọkụ nke na-erepịa ihe dị n’egbugbere ọnụ ya.+ Matiu 12:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ana m asị unu na okwu ọ bụla na-abaghị uru nke ụmụ mmadụ na-ekwu, ha ga-aza ajụjụ+ banyere ya n’Ụbọchị Ikpe;
27 Onye na-abaghị n’ihe na-egwupụta ihe ọjọọ,+ a pụkwara ịsị na ọkụ nke na-erepịa ihe dị n’egbugbere ọnụ ya.+
36 Ana m asị unu na okwu ọ bụla na-abaghị uru nke ụmụ mmadụ na-ekwu, ha ga-aza ajụjụ+ banyere ya n’Ụbọchị Ikpe;