Abụ Ọma 52:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ị hụrụ okwu niile na-emebi ihe n’anya,+Gị ire aghụghọ.+ Jems 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ire bụ ọkụ.+ N’ime ihe niile dị anyị n’ahụ́, ire jupụtara n’ajọ omume, n’ihi na ọ na-eme ka ahụ́ dum nwee ntụpọ,+ ọ na-amụnyekwa usoro ndụ nke sitere n’okike ọkụ, Gehena* na-amụnyekwa ya ọkụ.
6 Ire bụ ọkụ.+ N’ime ihe niile dị anyị n’ahụ́, ire jupụtara n’ajọ omume, n’ihi na ọ na-eme ka ahụ́ dum nwee ntụpọ,+ ọ na-amụnyekwa usoro ndụ nke sitere n’okike ọkụ, Gehena* na-amụnyekwa ya ọkụ.