1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.
18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.