Ilu 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye akaebe nke na-ekwu eziokwu na-azọpụta mkpụrụ obi,+ ma onye akaebe aghụghọ na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume.+ Jems 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ire bụ ọkụ.+ N’ime ihe niile dị anyị n’ahụ́, ire jupụtara n’ajọ omume, n’ihi na ọ na-eme ka ahụ́ dum nwee ntụpọ,+ ọ na-amụnyekwa usoro ndụ nke sitere n’okike ọkụ, Gehena* na-amụnyekwa ya ọkụ. 1 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+
25 Onye akaebe nke na-ekwu eziokwu na-azọpụta mkpụrụ obi,+ ma onye akaebe aghụghọ na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume.+
6 Ire bụ ọkụ.+ N’ime ihe niile dị anyị n’ahụ́, ire jupụtara n’ajọ omume, n’ihi na ọ na-eme ka ahụ́ dum nwee ntụpọ,+ ọ na-amụnyekwa usoro ndụ nke sitere n’okike ọkụ, Gehena* na-amụnyekwa ya ọkụ.
10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+