Ilu 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mkpụrụ onye ezi omume bụ osisi nke ndụ,+ onye na-erite mkpụrụ obi n’uru maara ihe.+ Ọrụ Ndịozi 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Kama, agbasiiri m ma ndị Juu ma ndị Grik àmà+ ike banyere nchegharị+ n’ebe Chineke nọ na okwukwe n’Onyenwe anyị Jizọs. Ọrụ Ndịozi 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 kama ebu m ụzọ wetara ndị bi na Damaskọs+ ozi ahụ, wetakwara ndị bi na Jeruselem,+ na n’obodo Judia dum, nakwa ndị mba ọzọ+ ka ha niile chegharịa ma chigharịkwuru Chineke site n’ịrụ ọrụ kwesịrị nchegharị.+ Jems 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 maranụ na onye mere ka onye mmehie hapụ njehie+ nke ụzọ ya ga-azọpụta mkpụrụ obi ya n’ọnwụ,+ ọ ga-ekpuchikwa ọtụtụ mmehie.+
21 Kama, agbasiiri m ma ndị Juu ma ndị Grik àmà+ ike banyere nchegharị+ n’ebe Chineke nọ na okwukwe n’Onyenwe anyị Jizọs.
20 kama ebu m ụzọ wetara ndị bi na Damaskọs+ ozi ahụ, wetakwara ndị bi na Jeruselem,+ na n’obodo Judia dum, nakwa ndị mba ọzọ+ ka ha niile chegharịa ma chigharịkwuru Chineke site n’ịrụ ọrụ kwesịrị nchegharị.+
20 maranụ na onye mere ka onye mmehie hapụ njehie+ nke ụzọ ya ga-azọpụta mkpụrụ obi ya n’ọnwụ,+ ọ ga-ekpuchikwa ọtụtụ mmehie.+