Mak 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 sị: “Oge ahụ a kara aka eruwo,+ alaeze Chineke eruwokwa nso. Chegharịanụ,+ kwerekwanụ n’ozi ọma ahụ.” Luk 24:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 ọ bụkwa n’aha ya ka a ga-ekwusa nchegharị nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+ A ga-ekwusa ya ná mba niile+ malite na Jeruselem.+ Ọrụ Ndịozi 2:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Pita gwara ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka e meekwa onye ọ bụla n’ime unu baptizim+ n’aha+ Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu,+ unu ga-anatakwa mmụọ nsọ ahụ a na-enye n’efu.+
15 sị: “Oge ahụ a kara aka eruwo,+ alaeze Chineke eruwokwa nso. Chegharịanụ,+ kwerekwanụ n’ozi ọma ahụ.”
47 ọ bụkwa n’aha ya ka a ga-ekwusa nchegharị nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+ A ga-ekwusa ya ná mba niile+ malite na Jeruselem.+
38 Pita gwara ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka e meekwa onye ọ bụla n’ime unu baptizim+ n’aha+ Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu,+ unu ga-anatakwa mmụọ nsọ ahụ a na-enye n’efu.+