26 “Mgbe izu iri isii na abụọ ahụ gasịrị, a ga-ebipụ Mesaya,+ ya agbara aka.+
“Ndị nke onye ndú ahụ na-abịanụ ga-ebibi+ obodo ahụ na ebe nsọ ahụ.+ Ọ bụkwa idei mmiri ka a ga-eji bibie ya. A ga na-alụ agha ruo ná ngwụsị; ihe e kpebiri bụ mbibi.+
10 maka ilekọta ihe+ mgbe oge ahụ a kara aka zuru,+ ya bụ, ịchịkọtaghachi+ ihe niile n’ime Kraịst,+ ihe ndị dị n’eluigwe+ na ihe ndị dị n’ụwa.+ Ee, n’ime ya,