Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.