Ilu 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye akaebe nke kwesịrị ntụkwasị obi bụ onye na-agaghị agha ụgha,+ ma onye akaebe ụgha na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume.+ 1 Timoti 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi omume ihu abụọ nke ndị na-ekwu okwu ụgha,+ ndị akọ na uche ha+ dị ka ihe a dara ígwè ọkụ; 2 Timoti 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a esiwo n’eziokwu dapụ,+ na-asị na e nwechaalarị mbilite n’ọnwụ;+ ha na-ekpukwa okwukwe nke ụfọdụ ndị ihu.+
5 Onye akaebe nke kwesịrị ntụkwasị obi bụ onye na-agaghị agha ụgha,+ ma onye akaebe ụgha na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume.+
18 Ndị a esiwo n’eziokwu dapụ,+ na-asị na e nwechaalarị mbilite n’ọnwụ;+ ha na-ekpukwa okwukwe nke ụfọdụ ndị ihu.+