Ọrụ Ndịozi 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ndị ikom ga-esikwa n’etiti unu onwe unu bilie, na-ekwu ihe gbagọrọ agbagọ+ iji dọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ka ha sowe ha.+ 2 Timoti 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma zere okwu nzuzu nke na-emerụ ihe dị nsọ;+ n’ihi na ha ga-aghọwanye ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+ 2 Pita 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+
30 ndị ikom ga-esikwa n’etiti unu onwe unu bilie, na-ekwu ihe gbagọrọ agbagọ+ iji dọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ka ha sowe ha.+
16 Ma zere okwu nzuzu nke na-emerụ ihe dị nsọ;+ n’ihi na ha ga-aghọwanye ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+
3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+