Ọrụ Ndịozi 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ. 1 Timoti 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+ Ndị Hibru 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ka anyị jiri ezi obi na-abịaru nso, nwee obi ike zuru ezu na okwukwe, ebe e fesaworo mmiri dị ọcha n’obi anyị ka ọ ghara inwe ajọ akọ na uche,+ jirikwa ya sachaa ahụ́ anyị.+
16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ.
5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+
22 ka anyị jiri ezi obi na-abịaru nso, nwee obi ike zuru ezu na okwukwe, ebe e fesaworo mmiri dị ọcha n’obi anyị ka ọ ghara inwe ajọ akọ na uche,+ jirikwa ya sachaa ahụ́ anyị.+