1 Ndị Kọrịnt 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ọ bụrụ na a na-ekwusa na e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ olee ihe mere ụfọdụ n’ime unu ji ekwu na mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ adịghị?+
12 Ma ọ bụrụ na a na-ekwusa na e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ olee ihe mere ụfọdụ n’ime unu ji ekwu na mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ adịghị?+