Jems 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+
8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+