Abụ Ọma 140:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha amụwo ire ha amụ dị ka ire agwọ;+Elò nke ajụala nwere mpi dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.+ Sila. Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+ Ilu 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-eche ọnụ ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya.+ Onye na-agbape ọnụ ekwu okwu—mbibi ga-abụ nke ya.+ Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ onye nzuzu bụ mbibi ya,+ egbugbere ọnụ ya bụkwaara mkpụrụ obi ya ọnyà.+ Ndị Rom 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Akpịrị ha bụ ili e meghere emeghe, ha ejiriwo ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Nsí agwọ dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.”+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
3 Onye na-eche ọnụ ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya.+ Onye na-agbape ọnụ ekwu okwu—mbibi ga-abụ nke ya.+
13 “Akpịrị ha bụ ili e meghere emeghe, ha ejiriwo ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Nsí agwọ dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.”+