Abụ Ọma 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ dịghị ihe si ha n’ọnụ a pụrụ ịtụkwasị obi;+Ime afọ ha bụ nnọọ ahụhụ.+Akpịrị ha bụ ili ghere oghe;+Ire ụtọ ka ha ji ekwu okwu.+ Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+Ọ na-aghọ aghụghọ.+
9 N’ihi na ọ dịghị ihe si ha n’ọnụ a pụrụ ịtụkwasị obi;+Ime afọ ha bụ nnọọ ahụhụ.+Akpịrị ha bụ ili ghere oghe;+Ire ụtọ ka ha ji ekwu okwu.+