Abụ Ọma 58:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama lee otú unu si jiri obi unu dum na-eme ihe doro anya na ọ bụ ajọ omume n’ụwa,+Na-edozikwa ụzọ maka ihe ọjọọ unu na-eme!+ Maịka 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+
2 Ee e, kama lee otú unu si jiri obi unu dum na-eme ihe doro anya na ọ bụ ajọ omume n’ụwa,+Na-edozikwa ụzọ maka ihe ọjọọ unu na-eme!+
12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+