Maịka 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na ndị ya bara ọgaranya bụ ndị tigbuo zọgbuo. Ndị bi n’obodo a na-aghakwa ụgha.+ Ire ha bụ aghụghọ aghụghọ.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:12 Ụbọchị Jehova, p. 115-116, 117-120
12 N’ihi na ndị ya bara ọgaranya bụ ndị tigbuo zọgbuo. Ndị bi n’obodo a na-aghakwa ụgha.+ Ire ha bụ aghụghọ aghụghọ.+