Aịzaya 59:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma. Maịka 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ezigbo mmadụ anọghịzi n’ụwa. O nweghịkwa mmadụ ọ bụla na-eme ihe dị mma.+ Ha niile na-ezo ka ha gbuo mmadụ.*+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.
3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma.
2 Ezigbo mmadụ anọghịzi n’ụwa. O nweghịkwa mmadụ ọ bụla na-eme ihe dị mma.+ Ha niile na-ezo ka ha gbuo mmadụ.*+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.