17 ‘Anya gị na obi gị dị naanị n’uru na-ezighị ezi,+ dịrịkwa n’ọbara onye aka ya dị ọcha ka ị wụfuo ya,+ dịrịkwa n’irigbu ndị mmadụ nakwa n’ịpụnara ha ihe ka i wee na-eme ihe ndị a.’
9 Biko, nụrụnụ ihe a, unu ndị isi nke ụlọ Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel,+ ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-eme ka ọbụna ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ;+