Maịka 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee sị: “Biko, nụrụnụ, unu ndị isi Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel.+ Ọ́ bụghị unu ka ọ dịịrị ịmara ihe bụ́ ikpe ziri ezi?+
3 M wee sị: “Biko, nụrụnụ, unu ndị isi Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel.+ Ọ́ bụghị unu ka ọ dịịrị ịmara ihe bụ́ ikpe ziri ezi?+