Maịka 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, nụrụnụ ihe a, unu ndị isi nke ụlọ Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel,+ ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-eme ka ọbụna ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ;+
9 Biko, nụrụnụ ihe a, unu ndị isi nke ụlọ Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel,+ ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-eme ka ọbụna ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ;+