Diuterọnọmi 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+ 1 Ndị Kọrịnt 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M na-ekwu ya ka ihere mee unu.+ Ọ̀ bụ eziokwu na ọ dịghị otu onye maara ihe+ n’etiti unu nke nwere ike ikpeziri nwanna na nwanna ibe ya?
13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+
5 M na-ekwu ya ka ihere mee unu.+ Ọ̀ bụ eziokwu na ọ dịghị otu onye maara ihe+ n’etiti unu nke nwere ike ikpeziri nwanna na nwanna ibe ya?