1 Ndị Kọrịnt 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Meenụ ka uche unu zuo okè+ n’ụzọ ezi omume, unu anọkwala na-eme mmehie, n’ihi na ụfọdụ amaghị Chineke.+ Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.+
34 Meenụ ka uche unu zuo okè+ n’ụzọ ezi omume, unu anọkwala na-eme mmehie, n’ihi na ụfọdụ amaghị Chineke.+ Ana m ekwu ihe a ka ihere mee unu.+