3 N’ihi na ọbụ aka unu jupụtara n’ọbara,+ mkpịsị aka unu jupụtakwara ná njehie. Egbugbere ọnụ unu ekwuwo okwu ụgha.+ Ire unu na-atamukwa naanị ajọ omume.+
2 Onye na-eguzosi ike n’ihe alawo n’iyi n’ụwa, ọ dịghịkwa onye ziri ezi n’etiti ụmụ mmadụ.+ Ha niile na-aga zoo iji wụfuo ọbara.+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.+