Hosia 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ha adịghị agwa ha+ na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ha agbawo ha gburugburu.+ Ọ dị n’ihu m.+ Maịka 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+
2 Obi ha adịghị agwa ha+ na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ha agbawo ha gburugburu.+ Ọ dị n’ihu m.+
12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+