Jeremaya 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ndị a: “Otú a ka ha hụrụ mwagharị n’anya;+ ha adịghị edebe ụkwụ ha otu ebe.+ Ya mere, ihe ha adịghị atọ Jehova ụtọ.+ Ọ ga-echeta njehie ha, ọ ga-elebakwara mmehie ha anya.”+ Emọs 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ejiriwo Ebube Jekọb ṅụọ iyi,+ sị, ‘Ọ dịghị mgbe m ga-echezọ ọrụ ha niile.+
10 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ndị a: “Otú a ka ha hụrụ mwagharị n’anya;+ ha adịghị edebe ụkwụ ha otu ebe.+ Ya mere, ihe ha adịghị atọ Jehova ụtọ.+ Ọ ga-echeta njehie ha, ọ ga-elebakwara mmehie ha anya.”+