Hosia 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma, obi ha anaghị agwa ha na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ọjọọ ha niile agbaala ha gburugburu. Ha dị n’ihu m.
2 Ma, obi ha anaghị agwa ha na m ga-echeta ihe ọjọọ niile ha na-eme.+ Ugbu a, omume ọjọọ ha niile agbaala ha gburugburu. Ha dị n’ihu m.