Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 I ji ire gị, nke na-aghọ nkọ ka agụba,+Na-akpa nkata ọjọọ, jirikwa ya na-aghọ aghụghọ.+