Abụ Ọma 57:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị yiri ọdụm gbara m* gburugburu.+ Ọ bụ n’etiti ndị chọrọ ịdọri m ka m na-edina,Ndị ezé ha dị ka ube na akụ́,Ndị ire ha dịkwa ka mma agha dị nkọ.+ Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Okwu ọjọọ na-adapụsị ha n’ọnụ. Ọnụ ha dị ka mma agha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-anụkwanụ ihe anyị na-ekwu?”+
4 Ndị yiri ọdụm gbara m* gburugburu.+ Ọ bụ n’etiti ndị chọrọ ịdọri m ka m na-edina,Ndị ezé ha dị ka ube na akụ́,Ndị ire ha dịkwa ka mma agha dị nkọ.+
7 Okwu ọjọọ na-adapụsị ha n’ọnụ. Ọnụ ha dị ka mma agha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-anụkwanụ ihe anyị na-ekwu?”+