-
Abụ Ọma 64:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ha na-amụ ire ha ka ọ dị nkọ ka mma agha.
Ha na-adị njikere ikwu okwu ọjọọ ka à ga-asị na ha chọrọ ịgbapụ akụ́,